Flavour – Nwata (Audio)
Nwata is a song by the Nigerian singer Flavour.
Listen and Download the free music mp3 Nwta by Flavour below.
SONG LYRICS:
Unu afuna nwta na magbuona onwe ya? (repeat once)
Unu afuna nwta nu ay! Nwta na magbuona onwe ya (Repeat once)
Ufodu si na ha amaro ko si eme
Ufodu si na ha amaro ko si eje
0Ufodu si na ha amaro ko si aru
Ufodu sin a ha amaro ko si aku
Maka Mama mu gwara mu si na ezi agwa bu mma nwanyi o! (repeat once)
FLAVOUR – NWATA MUSIC VIDEO
A gam akporo nwta naba na ibe’m o
Ibe’m o!
A gam akporo nwta naba na ibe’m o!
Ibe’m o!
A gam akporo nwta nu ay! Nwta nu naba na ibe’m o!
A gam akporo nwta nu ay! Nwta nu naba na ibe’m o!
0Nwata biko biakene soro mu ka anyi nawasia
Nwata biko biakene soro mu ka anyi kubasia
FLAVOUR – NWA BABY (ASHAWO REMIX) MP3 DOWNLOAD
Nwata biko biakene soro mu ka anyi kubasia
Ire nsunye, ire nsunye, Ire nsunye
Soriwe sunye
Ire nwunye, Ire nwunye, ire nwunye
Soriwe sunye
Ife ntinye, ife ntinye, ife ntinye
Nti tinye